mweghachi gburugburu ebe obibi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nkea bụ agbambọ nke na akwalite nwehachite ogige obibi tụmadị ahụike gburugburu ogige ahụ,ùgwù ya na nnogidesike nwehachite gburugburu ebe obibi gụnyere ọtụtụ ọrụ dị iche iche dị ka mbize,nkụhari osisi,mfopụ ahịhịa dgz.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nwehachite gburugburu ebe obibi dị mkpa.
Mkpọpụta
[dezie]