mmetụta ihu igwe

O sị Wiktionary
Ngosipụta Mmetụta Ihu Igwe

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ nchịkọta otu okpomọkụ ma ọ bụ ajụmoyi nke elu ụwa ga esi adị ka ihe amaara kpatara mgbanwe na usoro ọdịdị ihu igwe ya.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  • Ọnọdụ ihu igwe taa bụ maka mmetụta anwụ̀rụ ọkụ.

Mkpọpụta[dezie]

Mmetụta ihu igwe


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Climate_sensitivity