mmetọ ugbo
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Mmetọ Akọmugbo bụ omume nke n'eweta Mmetọ gburugburu ebe obibi na ihe ndị gbárá ya gburugburu ma ọ bụ wetara mmadụ nsogbu ahụike ma metukwa akụnaụba ha. Mmetọ a nwèrè ike isite n'ọtụtụ ụzọ site na mmetọ isi mmiri nke nwere ike metụtakwa ala ọkụkụ ihe.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Mmetọ Akọmugbo n'ebute agụ na ụkọ nri.
Mkpọpụta
[dezie]