mmetọ plastịk
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mkpọsa ma ọ bụ nkesa komkom plastik ma ọ bụ ụmụ okpokoro plastik ebe niile n'ụwa ma ọ bụ gburugburu ebe obibi nke n'emekpa mmadụ, anụmanụ na ebe obibi ha ahụ nke ukwuu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Mkpọsa okpokoro bụ udi Mmetọ plastic.