mmetọ mmiri
Ọdịdị
NKỌWA
[dezie]Nke a pụtara imebi maọbụ I meto mmiri site na ị kpọnye ahịhịa, itinye ngwongwo na ụmụ ihe dị ọzọ na mmiri nke ga-eme ka mmiri ahụ gharazi ị dị mma maka ọṅụṅụ, ịsa ahụ na ime ihe ndị ọzọ
Mmiri a na ekwu maka ya bụ Orimiri na ụmụ obere mmiri ndị ọzọ dị iche iche na eru eru dịka mmiri ani, kisa, Nkisi, nwangele DGZ
NKEJIASỤSỤ
[dezie]Aha
OMUMATU
[dezie]Ọ bụ mmadụ na-ebute immebi mmiri site na ikponye ahịhịa, ịtụnye ngwongwo na ụmụ ihe ndị ọzọ na mmiri.
OLUMBA
[dezie]Imebi mmiri
Imebisi mmiri