mmetọ mkpọtụ

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mgbe mkpọtụ si n' gburugburu ebe obibi karịrị nke nwere ike imetụta ahụike mmadụ.Na nchịkọta ọ bụ mkpọtụ nke n'emetụta omume mmadụ ma ọ bụ anụmanụ nke n'ikpeazụ nwee ọghọm ọ na ebute n'ụzọ nke ya. Ihe na-akpatakwa mkpọtụ na gburugburu ụwa na Abụkarị igwe eji arụ ọrụ, ụgbọ njem dgz.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  • Injin ọkà ahụ n'ebute mkpọtụ na ala ọma jiji

Mkpọpụta[dezie]

Mmetọ mkpọtụ


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

noise pollution

Gukwuo na Wikipedia Bekee Noise pollution