mmetọ gburugburu ebe obibi
Nkọwa[dezie]
Ihe nkea putara bụ nkesa mmeto nwere ike imebi ọnọdụ gburugburu ebe obibi anyị nke n'ikpeazụ nwere ike butere mmadụ ịma aka nke ahụike ma ọbu akwudosighi ike nke ihu igwe. Mmetọ a nwere ike ịdị n'ụdị mmiri,ihe siri ike ma ọ bụ ikuku mmụọ.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmatụ[dezie]
Mmetọ gburugburu ebe obibi n'aka aka n'ihu ahụike onwe onye.
Mkpọpụta[dezie]