mmetọ ala
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Mmetọ ala bụ ọnọdụ kemikalụ nke mmadụ mebere ma ọ bụ Ihe ndị ọzọ n'ala ọkụkọ nke gburugburu ebe obibi.Ọ na abụkarị ihe omume ụlọ ọrụ nrụpụta, kemikalụ site n'akọmugbo,ma ọbu emeghi ezi mkpofu ahịhịa na akpata nke a.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Itinye kemikalụ n'ala maka uto ihe ọkụkụ n'ebute mmetọ ala ma gbuo ụmụ irighiri ihe ndị n'enye àlà nri.
Mkpọpụta
[dezie]