mmesapụ aka

O sị Wiktionary

nkọwa[dezie]

Ịdị njikere maọbụ inwe mmụọ inye mmadụ ihe.

nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwaaha

ọmụmaatụ[dezie]

Nwa gị na-emesapụ aka.

mkpọpụta[dezie]

olumba[dezie]

Mmepụ eka

ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/generous