Jump to content

mmepe na-adigide

O sị Wiktionary
Usoro mmepe

Nkọwa

[dezie]

Mmepe nke ebumnobi eji mee ya bụ ịnye uto n'ebe ọ metụtara akụ na ụba ma na elegara anya na ọdịnihu ga aka mma site n'emeghi ihe ga emegide ihe okike.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụ̀matụ

[dezie]

Anyị chọrọ mmepe na adịgide.

Mkpọpụta

[dezie]
Mmepe na-adigide



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sustainable_development