Gaa na ọdịnaya

mmegide

Sitere na Wiktionary
  • =Nkọwa=*
  1. mmegide bụ iji ikikere ọ nwere mee ihe ga-ebutere onye ọzọ ihe iti aka n'obi maọbụ ji ụzọ aghụghọ wetara onye ọzọ ntaramahụhụ maọbụkwanụ napụ mmadụ ihe ruru ya aka.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

mmegide e nweghị onye ọ na-adị mma n'ihi.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Mmegbu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

oppression