mmebi ihe otuto

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mmụbanye nke ihe dị ndụ (mikroọganizim), ahịhịa,algae ma ọ bụ ụmụ anụmanụ ebe n'okwesighị ịdị n'ihi mmetụta mmiri. Nke a n'abụkarị ihe n'etopụta etopụta nke nwere ike ịtọ n'ụgbọ ahapụrụ ọtụtụ oge ma ọ bụ igwe ọrụ mmanụ dị na mmiri.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Mmebi ihe ọtụtụ n'emekarị ụgbọala ochie ahapụrụ ọtụtụ oge

Mkpokọta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Biofouling