Jump to content

mmebi gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary

NKỌWA

[dezie]

Nke a pụtara mmebi maọbụ mmeto mpaghara gburugburu ebe obibi site na mmebi ụfọdụ ihe Chukwu kere dịka ikuku, mmiri,ala,àjà, ikpochapụ oké ohia.

Mmebi gburugburu ebe obibi na e bute kwa mgbanwe ihu igwe.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmatu

Gọọmenti amala iwu maka mmebi gburugburu ebe obibi

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Mmeto mpaghara ebe obibi

Imebisi gburugburu ebe obibi

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee-Enviromental degradation

[[ category :Aha]]