mmebi ala

O sị Wiktionary
Osisi ọkụkụ mmebi ala ekweghi mee nke ọma

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ mgbe enwere Mbelata na adimike nke aja akụmakụ, mmiri ma ọ bụ ihe ọkụkụ nke omume mmadụ kpatara.

  • Mgbe mmetụta ihe mmadụ n'emegasị na gburugburu ebe obibi mere ka Ụmụ ihe bayofisịkal belata iwepụta ezi nri ma ọ uru.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Omume mmadụ akpata mmebi ala.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

land_degradation


Gukwuo na Wikipedia Bekee

Land degradation