mmata gburugburu ebe obibi
Ọdịdị
NKỌWA
[dezie]Mmata gburugburu ebe obibi pụtara ịghọta ma sopuru gburugburu ebe obibi ma chekwaba ya site na ị wepụ aka n'ihe ọbụla ga eweta mgbanwe ihu igwe maọbụ ihe ọbụla ga-ebute mmeto na gburugburu ebe obibi.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmatu
[dezie]Gọọmenti etiti mere ka anyị mata maka gburugburu ebe obibi anyị.
Mkpoputa
[dezie]Olumba
[dezie]Imalu ngwuru ebe anyị bi
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[[category :Aha]]