Gaa na ọdịnaya

mmanye

Sitere na Wiktionary

Mmanye

Nkọwa

[dezie]

Ịme mmadụ ka ome ihe n'amasighi ya ma ọ bu ihe ọ chọrọ ịme

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Biko amanyela m ime ihe a chọrọ m ime

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Mmanye



Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Compel