mmanya ọkụ

O sị Wiktionary

mmanya ọkụ

Nkọwa[dezie]

Mmanya ọkụ bụ mmaya na-egbu egbu nke ana-eme site na isi mmaya ọcha ma ọbụ isi ihe ọzọ di iche iche iji meta mmanya

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

mmanya ọkụ

Ọmụmaatụ[dezie]

Ana eji mmanya ọkụ eme emume n' ala igbo

Mkpọpụta[dezie]

igbo language word mmanya oku

Ntughari na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Liquor