Gaa na ọdịnaya

mmanụ nri

Sitere na Wiktionary

mmanụ nri

Nkọwa

[dezie]

mmanụ nri bụ ụdị mmanụ eji esi ụdị nrị dị iche iche anyị na-eri eri.

Mmanụ nri
Mmanụ nri


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Enyere m kalama mmanụ nri abụọ.
  2. Mazi Obi na-ese mmanụ nri n' ahịa.

Mkpọpụta

[dezie]
Mmanụ Nri



Olumba

[dezie]
  • mmana nri→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • mmanụ ri→ Imo(Owerri)
  • manu→ Enugu(Nsukka)
  • mmanụ nri→ Abia(Abrịba)
  • manụ → Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ndị ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

palm_oil