mmanụ ọkụ

O sị Wiktionary

Mmanụ Ọkụ Ọnatarachi

Nkọwa[dezie]

Mmanụ ọkụ ọnatarachi bụ ihe ndi nwere hydrocarbon dịka coal, mmanụ dị iche iche na gas nke akpụpụtara n'ụzọ nkịtị n'ime ala site n'ihe ndị fọdụrụ n'osisi na anụmanụ nwụrụ anwụ nke eji ọkụ amịpụta n'elu ala. Enwere ike gbaa mmanụ ọkụ ọkụ iji nye ọkụ maka ojiji ozugbo (dịka isi nri maọbụ kpoo ọkụ), maọbụ maka injin ọkụ (dị ka igwe ọkụ nke ime n'ime ụgbọ ala), ma ọ bụ iwepụta ọkụ latriik.

Nkejiasụsụ[dezie]

Mkpọaha

Ọmụmatụ[dezie]

Mmanụ ọkụ ọnatarachi bụ ihe esi na ya enweta mmanụ ụgbọala, mmanụ ụgbọelu, ihe eji ete n'okporo ụzọ ụgbọala na-agba na ya.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Fossil_fuel