mma

O sị Wiktionary

Mma

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara mkpokọta àgwà ole na ole dịka ogologo, ụcha ahụ na ụdịdị ihe nke mmadụ ọzọ ga ahụ ọ dị mma na anya

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nwatakịrị ahụ mara mma nke ukwu

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Beauty Beauty

French[dezie]

Beauté beauté

====German====Schönheit Schönheit