mmụta ikike mmadụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Amụmamụ ikike mmadụ bụ usoro mmụta nke n'elebanya Ikwalite amamihe, ụkpụrụ na ezi nghọta gbasara ikike mmadụ ọ bụla nwere ná ndụ. Mmụta a n'akuziri ụmụ akwụkwọ inyocha ahụmahụ ha n'isi nchịkọta nke ga enye ohere itinye n'ọrụ mmụta ndị na obibi ndụ,nkwuwa okwu, nhọrọ ha na omume ha n'ubochi dum .
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Mmụta ikike diiri mmadụ mara mma.
Mkpọpụta
[dezie]