mmụta gburugburu ebe obibi
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ nhazi mgbalị mmụta Mmụta ikuzi otu ihe okike nke gburugburu ebe obibi si dị,ọkachasị ka mmadụ ga esi ejikwa akparamagwa na ogige ya iji nwee ezi gburugburu ebe obibi.Ọ bụ mmụta zuru ọnụ metụtara mmụta dika baolọji,kemisitrị,fizis dgz.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ọ dị mma ka onye ọbụla nwee mmụta nke gburugburu ebe obibi.
Mkpọpụta
[dezie]