mmụọ ozi
Ọdịdị
Mmụọ Ozi
Nkọwa
[dezie]Mmụọ na-ejere Chukwu ozi. A na-esekarị ya ka onye nwere nku ma yiri uwe mwụda ọcha.

Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ndị mmụọ ozi ya ga-ekpuchite anyị.
Mmụọ Ozi
Mmụọ na-ejere Chukwu ozi. A na-esekarị ya ka onye nwere nku ma yiri uwe mwụda ọcha.

Aha
Ndị mmụọ ozi ya ga-ekpuchite anyị.