Jump to content

mmụọ ọma

O sị Wiktionary

nkowa

[dezie]

Onye nwere àgwà ndị e si n'aka ndị mmụọ ozi nweta, dị ka ịdị ọcha ma ọ bụ achọghị ọdịmma onwe onye nanị.

nkejiaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

nkechi na-akpa agwa dika mmụọ ọma

mpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ndi mmụọ ọma

ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Angel