mkpuruokwu

O sị Wiktionary

mkpụrụokwu

Nkọwa[dezie]

mkpuruokwu bu okwu pekachara mpe na okwu igbo eji akpopụta aha ihe, ihe ana eme maobu ihe obula

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Eji otutu mkpuruokwu dee edemede a

Mkpọputa[dezie]

mkpuruokwu




Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Word