mkpofu plastik
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]Nke bụ nchịkọta nke ihe rọba na ihe dị iche iche dịka karama plastik, akpa eji plastik mepụta na ihe ndị ọzọ na gburugburu ụwa nke na-emetụta ụmụ mmadụ, anụ ọhịa na ebe obibi ha.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Mkpofu plastic n'emetọ ogige