mkpofu ahịhịa

O sị Wiktionary
===Nkọwa===[dezie]

Nke a bụ ebe ana ekpofu ihe na-adịghị mma, ihe mebiri emebi na ihe a achọghị na gburugburu ebe obibi, na ahịa nakwa na ụlọ ọrụ.

===Nkejịasụsụ===[dezie]

Aha

===Ọmụmaatụ===[dezie]

Uche gara ikpofu ahịhịa

===Mkpọputa ===[dezie]
===Ntụgharị n'asụsụ ọzọ===[dezie]
===Olumba===[dezie]
===Bekee ===[dezie]

landfill


Bekee===[dezie]