mkpụrụ

O sị Wiktionary

mkpụrụ

Mkpụrụ
Mkpụrụ

Nkọwa[dezie]

nke bụ mpụtara ihe ọkụkụ mipụtara nke ana akụharikwa ka owee mitakwa ihe. Ọ bụkwa ihe ukwu osisi na amipụta nke ana ata ata ma n'abakwara mmadụ uru.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

  1. oroma nnem enweghị ọtụtụ mkpụrụ.

Mkpọpụta[dezie]

Mkpụrụ



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

seed