Jump to content

mkpọpụta

O sị Wiktionary

mkpọpụta

Nkọwa

[dezie]
  1. mkpọpụta bụ ka okwu di iche iche kwesiri isi na- adapụta mgbe ana-akpọ ha
  2. Nke a bụ ọnọdụ ikwuputa maọbụ ikpọpụta okwu maọbụ ihe ka osi kwesí ekwesí.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Omụmaatụ

[dezie]
  1. biko mkpọpụta okwu gi adabaghi adaba
  2. Mkpọpụta okwu di mkpa n'okwu maọbụ n'ihe nile maka ido anya


Mkpọpụta

[dezie]
mkpọpụta





Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

pronunciation