Gaa na ọdịnaya

mkpọnye aka

Sitere na Wiktionary

mkpọnye aka

Nkọwa

[dezie]

ọnụdụ itinyekwu ihe n'ihe dika ịzụcha ahịa ji, garrị, osikapa, mmanụ w.d.g ị gwa onye ahịa gị ka ọkpọnye aka. Ya bụ i tinye mmezi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

kpọnye aka na mmanụ iresịrị m biko

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]