mkpọfu mkpụrụ ọkụkụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke bụ mkpọfụ nke mkpụrụ akụrụ n'ala ịbụrụ ihe n'etoeto mgbe ọnọchara abalị ole na ole n'ala ebe akụrụ ya. Ọ bụkwa usoro otuto nke anụ ma ọbu ihe ọkụkụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ọnọdụ nke mkpọfụ n'amalite ka abalị abụọ gachara.