mgbochi mmetọ

O sị Wiktionary
Mmetọ ikuku sị n'ụlọ ọrụ nrụpụta ihe

Nkọwa[dezie]

Mgbochi Mmetọ bụ usoro ma ọ bụ ụzọ esi ebelata nkesa ihe ndị n'emebi gburugburu ebe obibi ọkachasị n'aka ụlọ ọrụ nrụpụta ihe,ọrụ ugbo ma ọbu ndị n'eji ihe arụpụtara eme ihe. Ụfọdụ otu n'ahụ Mgbochi Mmetọ dị ka usoro esikwa akwalite ndigide na abamuru nke usoro mmepụta site n'ibelata nkesa ihe ndị arụpụtara n'abaghị uru na ikwalite akụrụngwa eji arụ̀pụta ihe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Mmetọ Mmiri n'ebute ọnwụ azụ nke ekwesiri ime mgbochi Mmetọ tupu enwe ọghọm n'enweghị mmekwata.

Mkpọpụta[dezie]

Mgbochi mmetọ


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Pollution_prevention