Gaa na ọdịnaya

mgbochi mgbọegbe

Sitere na Wiktionary
Bulletproof Glass

mgbochi mgbọegbe


nkowa

[dezie]

nke a bụ udịrị ihe eje egbochi mgboegbe itụgbu mmadụ.


nkejiasusu

[dezie]

aha


omumaatu

[dezie]

gọọmentị ewepụtala ego maka mmepụta ebe ana-arụ mgbochi mgbọegbe


mkpoputa

[dezie]
mgbochi mgboegbe






olumba

[dezie]


ntughari asusu ozo

[dezie]

bekee

[dezie]

bulletproof