Gaa na ọdịnaya

mgbede

Sitere na Wiktionary

mgbede

Nkọwa

[dezie]

Oge nke ikpeazụ tupu ọchịchịrị agbaa n'ụbọchị

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyi ga-aga rie nri n'oge mgbede

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Anyasi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Evening]