mgbanwe ihu igwe

O sị Wiktionary
Eserese na egosi mgbanwe ihu igwe
Eserese na egosi ọnọdụ tupu na mgbe a na enwe mgbanwe ihu igwe

Nkọwa[dezie]

  • Mgbanwe dị egwu nke ogologo oge na usoro mmiri ozuzo, ifufe anyanwụ na ọnọdụ okpomọkụ nke ụwa nke metụtara nkezi usoro ka esi akọwapụta ihu igwe na mpaghara ụwa dum.
  • Mbawanye okpomọkụ n’elu ụwa nke sitere ka mmadụ si ebi ndụ.
  • Ọ bụ mmụba nke ọnọdụ ihu igwe nke na-atụghị anya ya dị ka ụkọ mmiri ozuzo, ọkụ n'ihi ogologo oge ọkọchị, ọnwụ nke anụmanụ na ụdị osisi dị iche iche, idei mmiri sitere na osimiri na ọdọ mmiri, mbuze, ịmepụta ndị gbara ọsọ ndụ maka mgbanwe ihu igwe nke bibi usoro nri na akụ na ụba mba ndị dị iche iche, karịsịa mba ndị nke ka na-emepe emepe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Itinye ọkụ na oke ọhịa dị njọ maka mgbanwe ihu igwe.
  • Oge mmiri ozuzo na-agbanwe n'ihi mgbanwe ihu igwe

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

climate_change

Gukwuo na Wikipedia Bekee Climate_change