mgbagha

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • ihe omumu nke ezi echiche, karisia nghota ihe eweputara na usoro iche echiche iji rue na nkwubi okwu. Sayensị nke iche echiche, nke iji ihe ndị dịnụ dịka ihe a na-ahụ anya, anụ, ma ọ bụ ihe atụ dị iche iche were ruọ na nkwubi okwu.
  • ụkpụrụ nke usoro echiche

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Site na usoro nke mgbagha, nyocha na ajụjụ anyị nwetara ezigbo nkwubi okwu
  • Sayensị nke mgbagha na akụzi na eziokwu abụọ na-egosi eziokwu nke atọ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Logic