Gaa na ọdịnaya

mgbárú

Sitere na Wiktionary

Mgbárú

Nkowa

[dezie]

Nke a bu mmadụ ibia leta ezinụlọ mmadụ nwụnariri

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]

Ndi mmadù ji ewu na ọkụkọ biara anyi mgbaru

Nkpoputa

[dezie]

Olundi

[dezie]

Mgbalu Ụlọ akwa

Ntughari n’asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

condolence visit