mfanye aka n'ụkwụ ihu igwe

O sị Wiktionary
Ngaharị maka Mgbanwe ihu igwe

Nkọwa[dezie]

Nkea bụ nke ndị ọrụ n'eme site n'ịgba Abụbọ ịrụ ọrụ ma bụ ịga akwụkwọ site n'ime ngaharị nke bụ ikpoku òkù ka eleba anya na ya bụ ihe n'emekpa ha ahụ bụ Mgbanwe ihu igwe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Anyị mere manye aka n'ụkwụ ihu igwe iji mee ka gọọmenti gbara ọsọ enyemaka maka ijuu dị n'obodo anyị.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

climate strike