Jump to content

meyuo

O sị Wiktionary

menyuọ

Nkọwa

[dezie]

menyuọ bụ mkpụrokwu na-akọwa maka nkwusi ihe ọkacha ihe n'enwu enwu dị ka ọkụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

Ndị ọrụ menyurụ ọkụ ahụ mgbe ọ chọrọ ịba na ngwa ahịa ha.

mkpọpụta

[dezie]
Meyụọ


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Putoff