metoo
Ọdịdị
metọọ
[dezie]Nkọwa
[dezie]Metọọ pụtara
a. Iji mmadụ maọbụ ihe eme ihe karịa ka o kwesịrị maọbụ iwu kwadoro.
b. Ịñụ ihe maọbụ iri ihe otu e kwesịghị ekwesị.
Ch. Ime ka ihe maọbụ ebe ruo unyị
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmatụ
[dezie]a. Ị ga-aga nga ma ọ bụrụ na gị metọọ mmadụ ibe gị
b. I metọọ ọgwụ ahụ, ọ gaghị arụ gị ọrụ n'ahụ ọzọ.
Ch. I metọọ ụlọ gị, zaa ya ozugbo.
Mkpọpụta
[dezie]Métọ́ọ́
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Abuse
Dirty
Bekee
[dezie]Abuse
Dirty