mebie

O sị Wiktionary

mebie

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara itinye ihe n'ọnọdụ na-adịghi mma

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. N'agbanyeghị okwu nne ya gwara ya, o mechara mebie ekwentị ahụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

spoil