mbuso agha
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Ikwu okwu gụnyere ibu iro, nke dị ka ọgụ, na esemokwu pụrụ ịgụnye ime ihe ike n'ezie, ma ọ bụ nanị ịkọrịta ọnụ
- ọnọdụ esemokwu iwe
- ịlụ ọgụ ma ọ bụ ịrụ ụka
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Akpọrọ m ụdị mbusa agha niile asị
- Ndị uwe ojii busoro ndị omempụ ahụ agha nwere merie ha