Gaa na ọdịnaya

mbudata

Sitere na Wiktionary
Eserese mbudata

ụzọ ma ọ bụ usoro nke nbudata data na ịntanetị ma ọ bụ na igwe kọmputa na ekwentị

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  • Mbudata ahụ were ogologo oge karịa ka m tụrụ anya.
  • Enwetara m mbudata ahụ mana ọ naghị arụ ọrụ na igwe kọmputa m.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

download