mbite/mbibi
Ọdịdị
Mbibi
Nkọwa
[dezie]Onye mbibi na onye adighi ike ọrụ bụ ụmụnne. Onye mbibi bụ ajọ mmadu.Otu mkpuru ezi okwu anaghi adi ya n'ọnụ.Ọ n'amighali ka agwọ mgbe ọbụna na ezonahi ndi o ji ugwo. Mbibi abụghị ezigbo ihe.
Nkejịasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]Nwoke a bụ onye mbibi.
Mkpọpụta
[dezie]