Jump to content

mbelata ihu igwe

O sị Wiktionary
Riparian Forest Buffer (30720886543)

Nkọwa

[dezie]

Mbelata Mgbanwe ihu igwe bụ omume ana eme n'ibelata Mgbanwe ihu igwe site n'ibelata nkesa nke ikuku muo greenhouse ma ọ bụ inwepusi ya n'ikuku. Mgbawanye nke okpomọkụ ụwa ugbu a bụ akpọmọkụ nke mmanụ okikere, mmanụ dgz kpatara ya. Usoro Mbelata a ga ebelata site n'igafe na ike nke ga adịgide,ichekwa eneji na ikwalite uru ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

1.Omume Mbelata ihu igwe ga enye aka ibelata oghọm.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Climate_change_mitigation