Jump to content

mbawanye

O sị Wiktionary

mbawanye


nkowa

[dezie]

usoro esi eme ka ihe bukwuo ibu maobu kara onuogugu karia ka o ha na mbu


nkejiasusu

[dezie]

aha

omumaatu

[dezie]

mbawanye asusu na mbawanye ga eme ka o ghara inwu


mkpoputa

[dezie]
mbawanye




olumba

[dezie]

ntughari nasusu ozo

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/expansion