mbaraezi

O sị Wiktionary

Mbaraezi

Nkọwa[dezie]

Nke a na ekwu maka mbara ebe mmadụ bi, ebe ọgbakọ izugbe w.d.g

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Mbaraezi ụlọ akwụkwọ a buru ibu. Ọ di obosala

Mkpọpụta[dezie]

mbaraezi




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

court_yard