mbanye
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- idebanye aha (onye) n'ime ma ọ bụ isoro ndị agha.
- onye bara ọrụ ndi agha ohuru ma na ọnatabeghị ọzụzụ nke a ga eji kpọ ya onye agha
- onye ewere na ọrụ ọhụrụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ọ ka bụ onye mere mbanye na otu ndị agha
- Nke a bụ uwe maka ndị mbanye ọhụrụ na-ụlọ ọrụ
Mkpọpụta
[dezie]