Gaa na ọdịnaya

mbadamba

Sitere na Wiktionary

mbadamba ụzọ

Nkọwa

[dezie]

ụzọ dị basabasa nwere ike ibata ihe dị ọtụtụ, mmadụ maọbụ ụgbọala abụọ maọbụ karia n'otu oge

Nkejiasụsụ

[dezie]

nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

okporo ụzọ ọnịcha dị mbadamba

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

=Bekee

[dezie]

wide