mba
Ọdịdị
Mba
Nkọwa
[dezie]Okwu nke a na-eji egosipụta nkwenye, ngọnarị, ma ọ bụ ọjụjụ, dịka nzaghachi ajụjụ ma ọ bụ arịrịọ
Nkejịasụsụ
[dezie]Enyemaka Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]Efere a ọ nke gi? Mba
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Myiri
[dezie]- Mba
mpaghara ma ọ bụ nkewa, ọkachasị akụkụ nke obodo ma ọ bụ ụwa nwere njirimara akọwapụtara.
- Mbá
iji ólú dị élú ekwuputa onume ọjọọ